VisualEditor/Akwụkwọ akụkọ/2022/Ọgọst

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page VisualEditor/Newsletter/2022/August and the translation is 100% complete.

Editing news 2022 #2

Gụọ nke a n'asụsụ ọzọNdepụta ndenye aha maka akwụkwọ akụkọ ọtụtụ asụsụ a

Eserese na-egosi oge nzaghachi nkeji 90 na-enweghị ngwa ọhụrụ yana oge nzaghachi nkeji 39 na ngwa ahụ
Bọtịnụ $ndebanye aha na-ebelata oge nzaghachi.

Bọtịnụ $ndebanye aha ọhụrụ na-eme ka ndị mmadụ mara mgbe mmadụ zara na nkwupụta ha. Ọ na-enyere ndị bịara ọhụrụ aka inweta azịza nye ajụjụ ha. Ndị mmadụ na-aza ngwa ngwa Ị nwere ike gụọ akụkọ ahụ. Ndị otu ndezi na-agbanyere onye ọ bụla ngwá ọrụ a. Ị ga-enwe ike ịgbanyụ ya na mmasị gị.

Whatamidoing (WMF) (talk)